Ouma Rusks

Ouma Rusks
Beschuit
mba/obodoSouth Africa Dezie
Rusk

  Ouma (nke a na-akpọkarị Ouma Rusks) bụ rusk ndị South Africa nke e ji usoro nri mmiri ara ehi ọdịnala mee. Elizabeth Ann Greyvenstyn mepụtara ya na mbụ n'ime ime obodo nke Molteno, na Eastern Cape, na afọ 1939, na nzaghachi maka atụmatụ nke onye ụkọchukwu obodo ahụ iji nyere aka na mbọ ọchụnta ego nke ụmụ nwanyị nọ n'ọgbakọ ya.[1][2] Akara ahụ na-achịkwa obere ahịa rusk dị n'ógbè ahụ ugbu a, a na-arụkwa ya n'otu obodo ahụ e mepụtara ya na mbụ.[3]

  1. A flavour of genius. The Marketing Site. Archived from the original on 14 April 2018. Retrieved on 30 July 2016.
  2. (May 2011) "Design Indaba Creative Brief". Foodcorp. Retrieved on 18 October 2016. 
  3. (May 2011) "Design Indaba Creative Brief". Foodcorp. Retrieved on 18 October 2016. 

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search